1. Ihe Emere 22:13 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu ka i gēnwe uche, ọ buru na i lezie anya ime ukpuru nile na ikpé nile nke Jehova nyere Moses n'iwu bayere Israel: di ike, nwe kwa ume; atula egwu, atu-kwa-la ujọ.

1. Ihe Emere 22

1. Ihe Emere 22:7-16