1. Ihe Emere 21:18 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi nke Jehova we si Gad ka ọ si Devid ka Devid rigo, me ka ebe-ichu-àjà guzoro Jehova n'ebe-nzọcha-ọka nke Ọnan onye Jebus.

1. Ihe Emere 21

1. Ihe Emere 21:14-20