1. Ihe Emere 2:49-52 Bible Nso (IGBOB)

49. Ọ mu-kwa-ra Shaaf nna Madmana, na Sheva nna Makbina, na nna Gibea; nwa-nwayi Keleb bu Aksa.

50. Ndia bu umu-ndikom Keleb; nwa-nwoke Hua, ọkpara Efrata, Shobal nna Kiriat-jearim;

51. Salma nna Bet-lehem, Harif nna Bet-gadea.

52. Shobal nna Kiriat-jearim nwe-kwa-ra umu-ndikom; Haroe, nkera Menuhot.

1. Ihe Emere 2