1. Ihe Emere 2:10-13 Bible Nso (IGBOB)

10. Ram we mua Aminadab; Aminadab mua Nahshon, bú onye-isi umu Juda:

11. Nahshon mua Salma, Salma mua Boaz;

12. Boaz mua Obed, Obed mua Jesi;

13. Jesi mua ọkpara-ya, bú Elaiab, na Abinadab, bú nke-abua, na Shimea, bú nke-atọ;

1. Ihe Emere 2