1. Ihe Emere 17:2-4 Bible Nso (IGBOB)

2. Netan we si Devid, Ihe nile nke di n'obi-gi, me ya; n'ihi na Chineke nọyere gi.

3. O rue, n'abali ahu, na okwu Chineke ruru Netan nti, si,

4. Je, si Devid, bú orùm, Otú a ka Jehova siri, Gi onwe-gi agaghi-ewurum ulo ibu ebe M'gēbi:

1. Ihe Emere 17