1. Ihe Emere 17:11 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, mb͕e ubọchi-gi zuru ijeso nna-gi-hà, na M'gēme ka o bilie, bú nkpuru-gi nke gānọchi gi, onye gēsite n'umu-gi ndikom; M'gēme kwa ka ala-eze-ya guzosie ike.

1. Ihe Emere 17

1. Ihe Emere 17:8-16