1. Ihe Emere 16:19-22 Bible Nso (IGBOB)

19. Mb͕e unu bu ndikom ole-na-ole;E, nání madu ole-na-ole, na ndi-ọbìa nime ya;

20. Ha we nējeghari si n'otù mba jerue mba ọzọ,Si n'otù ala-eze jerue ndi ọzọ.

21. O kweghi ka nwoke ọ bula meb͕ue ha;O we bara ndi-eze nba n'ihi ha;

22. Si, Unu emetula ndim etere manu aka,Unu emejo-kwa-la ndi-amumam.

1. Ihe Emere 16