1. Ihe Emere 16:18-21 Bible Nso (IGBOB)

18. Si, Gi ka M'gēnye ala Kenean,Bú ala-nketa-unu eji udọ̀ tùa:

19. Mb͕e unu bu ndikom ole-na-ole;E, nání madu ole-na-ole, na ndi-ọbìa nime ya;

20. Ha we nējeghari si n'otù mba jerue mba ọzọ,Si n'otù ala-eze jerue ndi ọzọ.

21. O kweghi ka nwoke ọ bula meb͕ue ha;O we bara ndi-eze nba n'ihi ha;

1. Ihe Emere 16