1. Ihe Emere 15:2 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu Devid siri, Ọ dighi onye gēbu ib͕e Chineke ma-ọbughi ndi Livai: n'ihi na ha ka Jehova rọputaworo ibū ib͕e Chineke, na ijere Ya ozi rue mb͕e ebighi-ebi.

1. Ihe Emere 15

1. Ihe Emere 15:1-3