1. Ihe Emere 15:16 Bible Nso (IGBOB)

Devid we si ndi-isi ndi Livai ka ha me umu-nne-ha, bú ndi-ọbù-abù, ka ha guzo chiri ihe abù, bú une, na ubọ-akwara, na ájà, nēme ka anu udà-ha, iweli olu n'elu n'ihi ọṅù.

1. Ihe Emere 15

1. Ihe Emere 15:8-24