1. Ihe Emere 14:11 Bible Nso (IGBOB)

Ha we rigorue Beal-perazim, Devid we tib͕ue ha n'ebe ahu; Devid we si, Jehova ekwopúwo megide ndi-irom site n'akam, dika nkwopú miri. N'ihi nka ka ha kpọrọ aha ebe ahu Beal-perazim.

1. Ihe Emere 14

1. Ihe Emere 14:3-14