1. Ihe Emere 12:38 Bible Nso (IGBOB)

Ndia nile, bú ndikom agha, ndi nēdo agha n'usoro, were obi zuru okè biarue Hebron, ime Devid eze Israel nile: ọzọ kwa, ndi Israel nile nke fọduru nwere otù obi ime Devid eze.

1. Ihe Emere 12

1. Ihe Emere 12:30-40