27. Shamot onye Haroa, Hilez onye-Pelonait;
28. Ira nwa Ikesh onye Tekoa, Abieza onye Anatot;
29. Sibekai onye Husha, Ilai onye Ahoa;
30. Maharai onye Netofa, Hiled nwa Beana onye Netofa;
31. Itai nwa Ribai nke Gibea umu Benjamin, Benaia onye Piraton;
32. Hurai nke miri-iyi Gaash, Abiel onye Araba;
33. Azmavet onye Bahurim, Eliahba onye Shaalabin;
34. nke umu Hashem onye-Gaizonait, Jonatan nwa Shagei onye-Hararait;