1. Ihe Emere 11:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma Abishai, bú nwa-nne Joab, onye ahu bu onye-isi ndikom atọ ahu: onye ahu feghari-kwa-ra ube-ya imegide ọgu ndikom iri-na-ise, ha we ghọ ndi eb͕uru eb͕u, o we nwe aha n'etiti ndikom atọ ahu.

1. Ihe Emere 11

1. Ihe Emere 11:13-25