1. Ihe Emere 10:7 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom Israel nile ndi nọ na ndagwurugwu ahu we hu na ha ab͕alagawo, na Sọl na umu-ya ndikom anwuwo kwa, ha we rapu obodo nile ha b͕alaga; ndi Filistia we bia biri nime ha.

1. Ihe Emere 10

1. Ihe Emere 10:1-14