7. Umu-ndikom Jevan kwa; Elaisha, na Tashish, na Kitim, na Rodanim.
8. Umu-ndikom Ham; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.
9. Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka. Umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan.
10. Kush muru Nimrod: onye ahu malitere ibu dike n'uwa.