1. Ihe Emere 1:46 Bible Nso (IGBOB)

Husham we nwua, Hedad nwa Badad, onye tib͕uru Midian n'ọhia Moab, we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Avit.

1. Ihe Emere 1

1. Ihe Emere 1:37-49