4. Noa, Shem, Ham, na Jefet.
5. Umu-ndikom Jefet; Goma, na Megog, na Madai, na Jevan, na Tubal, na Meshek, na Tiras.
6. Umu-ndikom Goma kwa; Ashkenaz, na Difat, na Togama.
7. Umu-ndikom Jevan kwa; Elaisha, na Tashish, na Kitim, na Rodanim.
8. Umu-ndikom Ham; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.
9. Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka. Umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan.
10. Kush muru Nimrod: onye ahu malitere ibu dike n'uwa.
11. Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,
12. na Patrusim, na Kasluhim (ebe ndi Filistia siri puta), na Kaftorim.
13. Kenean muru Zaidon, bú ọkpara-ya, na Het;
14. na ndi Jebus, na ndi-Amorait, na ndi-Giagashait;
15. na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin;
16. na ndi Avad, na ndi Zema, na ndi Hemat.
17. Umu-ndikom Shem; Ilam, na Ashua, na Apakshad, na Lud, na Eram, na Uz, na Hul, na Geta, na Meshek.
18. Apakshad muru Shela; Shela muru Iba.