1. Ihe Emere 1:37-40 Bible Nso (IGBOB)

37. Umu-ndikom Reuel; Nahat, na Zera, na Shama, na Miza.

38. Umu-ndikom Sia kwa; Lotan, na Shobal, na Zibeon, na Ana, na Dishon, na Iza, na Dishan.

39. Umu-ndikom Lotan kwa; Hori, na Homam: nwa-nne-nwayi Lotan bu kwa Timna.

40. Umu-ndikom Shobal; Alian, na Manahat, na Ibal, na Shefi, na Onam. Umu-ndikom Zibeon kwa; Aja, na Ana.

1. Ihe Emere 1