1. Ihe Emere 1:28-33 Bible Nso (IGBOB)

28. Umu-ndikom Abraham; Aisak, na Ishmael.

29. Ndia bu osuso-ọmumu nile ha: ọkpara Ishmael, Nebaiot; na Kida, na Adbeel, na Mibsam,

30. na Mishma, na Duma, na Masa; na Hedad, na Tima,

31. na Jetua, na Nafish, na Kidema. Ndia bu umu-ndikom Ishmael.

32. Umu-ndikom Ketura kwa, bú nwayi-iko Abraham: ọ muru Zimran, na Jọkshan, na Medan, na Midian, na Ishbak, na Shua. Umu-ndikom Jọkshan kwa; Sheba, na Dedan.

33. Umu-ndikom Midian; Ifa, na Ifea, na Hanok, na Abida, na Eldea. Ndia nile bu umu Ketura.

1. Ihe Emere 1