1. Ihe Emere 1:21-28 Bible Nso (IGBOB)

21. na Hadoram, na Uzal, na Dikla;

22. na Ibal, na Abimael, na Sheba;

23. na Ofia, na Havila, na Jobab. Ndia nile bu umu-ndikom Jọktan.

24. Shem, Apakshad, Shela;

25. Iba, Peleg, Reu;

26. Serug, Nehoa, Tira;

27. Abram, (nke ahu bu Abraham).

28. Umu-ndikom Abraham; Aisak, na Ishmael.

1. Ihe Emere 1