1. Ihe Emere 1:11-21 Bible Nso (IGBOB)

11. Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,

12. na Patrusim, na Kasluhim (ebe ndi Filistia siri puta), na Kaftorim.

13. Kenean muru Zaidon, bú ọkpara-ya, na Het;

14. na ndi Jebus, na ndi-Amorait, na ndi-Giagashait;

15. na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin;

16. na ndi Avad, na ndi Zema, na ndi Hemat.

17. Umu-ndikom Shem; Ilam, na Ashua, na Apakshad, na Lud, na Eram, na Uz, na Hul, na Geta, na Meshek.

18. Apakshad muru Shela; Shela muru Iba.

19. Amuru umu-ndikom abua nye Iba; aha otù nime ha bu Peleg; n'ihi na ọ bu n'ubọchi-ya ka ekewara uwa; aha nwa-nne-ya nwoke bu Jọktan.

20. Jọktan muru Almodad, na Shelef, na Hazamavet, na Jera;

21. na Hadoram, na Uzal, na Dikla;

1. Ihe Emere 1